34 Ma ndị nchụàjà ndị nọ ebe ahụ ezughị ịgba anụ niile ahụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ akpụkpọ. N’ihi ya, ụmụnne ha ndị Livaị bịara na-enyere ha aka+ ruo mgbe a rụchara ọrụ ahụ, ruokwa mgbe ndị nchụàjà ndị ọzọ dochara onwe ha nsọ,+ n’ihi na ndị Livaị ka ndị nchụàjà gbaa mbọ ido onwe ha nsọ.