-
2 Ihe E Mere 29:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 N’ihi ya, Jehova wesara ndị Juda na ndị bi na Jeruselem iwe+ ma mee ka ọdachi dakwasị ha. Ndị hụrụ ihe e mere ha na ndị nụrụ gbasara ya nọ na-ama jijiji, ya eju ha anya, ha ana-afụkwa mkpọrọhịhị,* otú unu ji anya unu na-ahụ.+ 9 Ọ bụkwa maka ihe a ka e ji jiri mma agha gbuo nna nna anyị hà,+ dọrọkwa ụmụ anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị nakwa ndị nwunye anyị n’agha.+
-