1 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova enyekwala m ọtụtụ ụmụ.+ N’ime ha niile, ọ họọrọ Solomọn nwa m+ ka ọ bụrụ ya ga-anọ n’ocheeze Jehova na-achị Izrel.+ Abụ Ọma 89:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Agaghị m akwụsị ịhụ ya n’anya ruo mgbe ebighị ebi,+E nweghịkwa ihe ga-emebi ọgbụgba ndụ mụ na ya.+ 29 M ga-eme ka nwa* ya nọruo mgbe ebighị ebi,Meekwa ka ocheeze ya dịruo mgbe ebighị ebi ka eluigwe.+
5 Jehova enyekwala m ọtụtụ ụmụ.+ N’ime ha niile, ọ họọrọ Solomọn nwa m+ ka ọ bụrụ ya ga-anọ n’ocheeze Jehova na-achị Izrel.+
28 Agaghị m akwụsị ịhụ ya n’anya ruo mgbe ebighị ebi,+E nweghịkwa ihe ga-emebi ọgbụgba ndụ mụ na ya.+ 29 M ga-eme ka nwa* ya nọruo mgbe ebighị ebi,Meekwa ka ocheeze ya dịruo mgbe ebighị ebi ka eluigwe.+