2 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ dị m n’obi ugbu a ka mụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ ga-eme ka obi ya jụrụ n’iwe ọ na-ewesa anyị.
10 Ọ dị m n’obi ugbu a ka mụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ ga-eme ka obi ya jụrụ n’iwe ọ na-ewesa anyị.