2 Ihe E Mere 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Hezekaya gwakwara ndị Livaị ka ha jiri ájà, ụbọ akwara, na une+ guzoro n’ụlọ Jehova, otú Devid na Gad onye na-ahụrụ eze ọhụụ nakwa Netan onye amụma kwuru ka a na-eme.+ Ọ bụ Jehova si n’ọnụ ndị amụma ya kwuo ka a na-eme ya otú ahụ.
25 Hezekaya gwakwara ndị Livaị ka ha jiri ájà, ụbọ akwara, na une+ guzoro n’ụlọ Jehova, otú Devid na Gad onye na-ahụrụ eze ọhụụ nakwa Netan onye amụma kwuru ka a na-eme.+ Ọ bụ Jehova si n’ọnụ ndị amụma ya kwuo ka a na-eme ya otú ahụ.