1 Ndị Eze 8:65 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 65 N’oge ahụ, Solomọn na ndị Izrel niile nọ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị mee ememme+ ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ, ya bụ, ụbọchị iri na anọ. Ndị gbakọrọnụ hiri nne, malite na Libo-hemat* ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+
65 N’oge ahụ, Solomọn na ndị Izrel niile nọ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị mee ememme+ ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ, ya bụ, ụbọchị iri na anọ. Ndị gbakọrọnụ hiri nne, malite na Libo-hemat* ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+