-
2 Ihe E Mere 35:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Josaya nyere ndị Izrel ebule na mkpi dị puku iri atọ (30,000) nakwa puku ehi atọ (3,000), ka e jiri ha chụọ àjà n’Ememme Ngabiga maka ndị niile bịaranụ. Ihe ndị a eze nyere si n’akụ̀ ya.+ 8 Ndị o mere ndị isi nyekwara ndị Izrel, ndị nchụàjà, na ndị Livaị onyinye. Hilkaya,+ Zekaraya, na Jehayel, bụ́ ndị isi n’ụlọ ezi Chineke, nyere ndị nchụàjà ewu na atụrụ dị puku abụọ na narị isii (2,600), nakwa narị ehi atọ (300), ka e jiri ha chụọ àjà n’Ememme Ngabiga.
-