18 N’ihi na ọtụtụ ndị n’ime ìgwè mmadụ ahụ, karịchaa, ndị nke si Ifrem, Manase,+ Ịsaka, na Zebulọn, edebeghị onwe ha ọcha. Ha riri nri Ememme Ngabiga ahụ, n’agbanyeghị na iwu kwuru na ha ekwesịghị iri ya. Ma, Hezekaya kpeere ha ekpere, sị: “Ka Jehova, bụ́ onye ọma,+ gbaghara