Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 6:23-26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ndị Izrel. Na-asịnụ ha:

      24 “Ka Jehova gọzie unu+ ma chebe unu.

      25 Ka Jehova nwee mmasị n’ebe unu nọ,*+ ka o meekwara unu amara.

      26 Ka Jehova meere unu ihe ọma, meekwa ka udo dịrị unu.”’+

  • Diuterọnọmi 10:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “N’oge ahụ, Jehova họpụtara ebo Livaị+ ka ha na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha nọrọ n’ihu Jehova na-ejere ya ozi, jirikwa aha ya na-agọzi ndị mmadụ,+ otú ha na-eme ruo taa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya