1 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid wee hazie* ụmụ Livaị n’ìgwè n’ìgwè,+ ya bụ, Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ 1 Ihe E Mere 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Otú a ka Devid si kee ụmụ Erọn n’ìgwè n’ìgwè: Ụmụ Erọn bụ Nedab, Abaịhu,+ Elieza, na Ịtama.+