Ezra 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta,+ ya bụ, ndị Eze Nebukadneza nke Babịlọn dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+ Ezra 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ụmụ Pehat-moab,+ ndị bụ́ ụmụ Jeshụa na Joab, puku abụọ, narị asatọ na iri na abụọ (2,812);
2 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta,+ ya bụ, ndị Eze Nebukadneza nke Babịlọn dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+