Esta 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ọnwa nke mbụ, ya bụ, n’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri na abụọ+ n’ọchịchị Eze Ahazuirọs, ha fere Pua+ (ya bụ, Nza) n’ihu Heman ka a mata ụbọchị na ọnwa ọ ga-abụ, ya adaba n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.*+
7 N’ọnwa nke mbụ, ya bụ, n’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri na abụọ+ n’ọchịchị Eze Ahazuirọs, ha fere Pua+ (ya bụ, Nza) n’ihu Heman ka a mata ụbọchị na ọnwa ọ ga-abụ, ya adaba n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.*+