-
2 Samuel 17:27-29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ozugbo Devid ruru Mahaneyim, Shobaị nwa Nehash, onye Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn, na Mekia+ nwa Amiel onye Lo-diba, na Bazilaị+ onye Rogilim dị na Gilied 28 butere àkwà,* nnukwu efere, ite ụrọ, ọka wit, ọka bali, ntụ ọka, ọka e ghere eghe,* akịdị, lentil,* ọka a mịrị amị, 29 mmanụ aṅụ, bọta, atụrụ, na chiiz.* Ha wetaara Devid na ndị so ya ihe ndị a niile ka ha na-eri.+ Ha sịrị: “Agụụ ji ndị a. Ike gwụkwara ha. Akpịrị na-akpọkwa ha nkụ n’ala ịkpa.”+
-