Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 35:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Onye ọ bụla o metụrụ n’obi+ na onye ọ bụla ọ gụrụ agụụ* inye ihe bịara wetara Jehova onyinye a ga-eji arụ ụlọikwuu nzute, ihe ndị a ga-eji na-eje ozi na ya, nakwa ihe ndị a ga-eji mee uwe nsọ ndị ahụ.

  • 1 Ihe E Mere 29:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ha ṅụrịkwara ọṅụ n’ihi onyinye ndị a ha nyere, n’ihi na ha ji obi ha niile nye ha Jehova.+ Obi bụkwa Eze Devid sọ aṅụrị.

  • Ezra 7:14-16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 N’ihi na eze na ndị ndụmọdụ asaa ya na-edunye gị ka ị gaa chọpụta ma ndị bi na Juda nakwa na Jeruselem hà na-eme ihe e dere n’Iwu Chineke gị nke i ji,* 15 nakwa ka i buru ọlaọcha na ọlaedo eze na ndị ndụmọdụ ya ji obi ha nye Chineke Izrel, onye bi na Jeruselem, 16 na ọlaọcha na ọlaedo niile ị na-enweta* n’ógbè niile dị na Babịlọn, na onyinye ndị gị na ndị nchụàjà ji obi ha nye maka ụlọ Chineke ha dị na Jeruselem.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya