Nehemaya 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ndị Juda nọ na-asị: “Ike agwụla ndị ọrụ,* ihe ndị a ga-ekpofu ekpofu karịkwara akarị. Anyị agaghị arụchali mgbidi a.”
10 Ma, ndị Juda nọ na-asị: “Ike agwụla ndị ọrụ,* ihe ndị a ga-ekpofu ekpofu karịkwara akarị. Anyị agaghị arụchali mgbidi a.”