Nehemaya 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M sokwa na-arụ mgbidi a, e nweghịkwa ala anyị nwetaara onwe anyị.+ Ndị niile na-ejere m ozi zukọtakwara n’ebe ahụ maka ọrụ ahụ.
16 M sokwa na-arụ mgbidi a, e nweghịkwa ala anyị nwetaara onwe anyị.+ Ndị niile na-ejere m ozi zukọtakwara n’ebe ahụ maka ọrụ ahụ.