-
Nehemaya 13:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ozugbo ọchịchịrị gbawara n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem tupu Ụbọchị Izu Ike eruo, m nyere iwu ka e mechie ibo ụzọ ya niile. M kwukwara ka ha ghara imeghe ha ruo mgbe Ụbọchị Izu Ike gachara. M dowekwara ụfọdụ n’ime ndị na-ejere m ozi n’ọnụ ụzọ ámá ka a ghara ibubata ibu ọ bụla n’Ụbọchị Izu Ike.
-