Levitikọs 23:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ. 1 Ndị Eze 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị Izrel niile gbakọrọ na nke Eze Solomọn n’oge ememme* a na-eme n’ọnwa Etanim,* ya bụ, ọnwa nke asaa.+
24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ.
2 Ndị Izrel niile gbakọrọ na nke Eze Solomọn n’oge ememme* a na-eme n’ọnwa Etanim,* ya bụ, ọnwa nke asaa.+