-
1 Samuel 1:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya. Naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị. A naghịkwa anụ olu ya. N’ihi ya, Ịlaị chere na mmanya na-egbu ya.
-