Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 23:34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị iri na ise n’ọnwa asaa ahụ, unu ga-amalite Ememme Ụlọ Ndò a na-emere Jehova. Unu ga-eme ya ruo ụbọchị asaa.+

  • Levitikọs 23:42
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 42 Unu ga-ebi n’ụlọ ndò ụbọchị asaa.+ Ndị niile bụ́ ụmụ afọ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò,

  • Diuterọnọmi 16:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 “Unu ga-eme Ememme Ụlọ Ndò+ ụbọchị asaa mgbe unu si n’ebe unu na-azọcha ọka* na ebe unu na-azọchapụta mmanụ nakwa n’ebe unu na-azọchapụta mmanya na-ebubata ihe ubi unu mepụtara.

  • Diuterọnọmi 16:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ụmụ nwoke unu niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ ga-ahọrọ: n’Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ n’Ememme Izu,+ nakwa n’Ememme Ụlọ Ndò.+ E nweghị onye n’ime ha ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.

  • Jọn 7:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ma, ememme ndị Juu a na-akpọ Ememme Ụlọikwuu*+ na-eru nso.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya