-
Daniel 9:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mara ma ghọta na malite mgbe e kwuru ka e mee ka Jeruselem dịghachi otú ọ dịbu nakwa ka a rụghachi ya+ ruo mgbe Mezaya*+ bụ́ Onye Ndú+ ga-abịa, a ga-enwe izu asaa, nweekwa izu iri isii na abụọ.+ A ga-eme ka Jeruselem dịghachi otú ọ dịbu, a ga-arụghachikwa ya, ya enwee ámá. A ga-egwukwa olulu gburugburu ya. Ma ihe ga-esi ike n’oge ahụ.
-