Nehemaya 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, ya bụ, ndị Eze Nebukadneza+ nke Babịlọn dọọrọ n’agha.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+ Nehemaya 7:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ndị na-abụ abụ:+ ụmụ Esaf,+ otu narị na iri anọ na asatọ (148).
6 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, ya bụ, ndị Eze Nebukadneza+ nke Babịlọn dọọrọ n’agha.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+