2 Ihe E Mere 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jotam+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha nwa Zedọk.+ 2 Ihe E Mere 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ rụrụ ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago n’ụlọ Jehova,+ rụọkwa ọtụtụ ihe ná mgbidi Ofel.+ Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ bụ́ ndị bi n’Ofel,+ rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa ụlọ elu nke sepụtara isi ná mgbidi.
27 Jotam+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha nwa Zedọk.+
26 Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ bụ́ ndị bi n’Ofel,+ rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa ụlọ elu nke sepụtara isi ná mgbidi.