Joshụa 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Ịdọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil, Ịda, Jegọ, Joshụa 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lebeọt, Shilhim, Eyin, na Rimọn.+ Ha dị obodo iri abụọ na itoolu, ha na ógbè ha niile.
21 Obodo ndị dị na nsọtụ ebo Juda, n’ebe dị nso n’ókè ha na Ịdọm,+ n’ebe ndịda, bụ Kabzil, Ịda, Jegọ,