-
Nehemaya 6:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ozugbo a kọọrọ Sanbalat, Tobaya,+ Gishem onye Arebia,+ na ndị iro anyị ndị ọzọ na m rụghachila mgbidi ahụ+ nakwa na e nweghịzi oghere ọ bụla na ya (ọ bụ eziokwu na etinyebeghị m ibo ụzọ n’ọnụ ụzọ ámá ya dị iche iche n’oge ahụ),+ 2 Sanbalat na Gishem ziteere m ozi a ozugbo: “Bịa ka anyị yie oge anyị ga-ahụ n’otu n’ime obodo nta ndị dị na Ndagwurugwu Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.
-