Ezra 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ihe ndị a gachara, n’oge Eze Atazaksis+ nke Peshia na-achị, Ezra*+ lọtara. Ọ bụ nwa Seraya,+ nwa Azaraya, nwa Hilkaya,+ Nehemaya 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ a dọsara mmanya n’ihu ya. M wee buru mmanya ahụ otú m na-emebu bunye eze.+ Ma e nwetụbeghị mgbe m gbarụrụ ihu n’ihu ya.
7 Mgbe ihe ndị a gachara, n’oge Eze Atazaksis+ nke Peshia na-achị, Ezra*+ lọtara. Ọ bụ nwa Seraya,+ nwa Azaraya, nwa Hilkaya,+
2 N’ọnwa Naịsan,* n’afọ nke iri abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ a dọsara mmanya n’ihu ya. M wee buru mmanya ahụ otú m na-emebu bunye eze.+ Ma e nwetụbeghị mgbe m gbarụrụ ihu n’ihu ya.