Nehemaya 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Malite n’ụbọchị eze mere m gọvanọ ha+ na Juda, malite n’afọ nke iri abụọ+ ruo n’afọ nke iri atọ na abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ ya bụ, afọ iri na abụọ, mụ na ụmụnne m erighị nri e kwesịrị ịna-enye gọvanọ.+
14 Malite n’ụbọchị eze mere m gọvanọ ha+ na Juda, malite n’afọ nke iri abụọ+ ruo n’afọ nke iri atọ na abụọ+ n’ọchịchị Eze Atazaksis,+ ya bụ, afọ iri na abụọ, mụ na ụmụnne m erighị nri e kwesịrị ịna-enye gọvanọ.+