-
Malakaị 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Mmadụ efu ọ̀ ga-ezu Chineke ohi? Ma unu na-ezu m ohi.”
Unu na-asịkwa: “Olee otú anyị si zuo gị ohi?”
“Unu anaghị eweta otu ụzọ n’ụzọ iri nakwa onyinye dị iche iche.
-