Ezra 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha alụrụla ụfọdụ n’ime ụmụ nwaanyị ha, lụtakwara ụmụ ha ndị nwoke.+ Hanwa, bụ́ ụmụ* dị nsọ,+ na ndị ala a agwakọtala onwe ha.+ Ndị bu omume ọjọọ a n’isi bụ ndị isi na ndị osote onye na-achị achị.”
2 Ha alụrụla ụfọdụ n’ime ụmụ nwaanyị ha, lụtakwara ụmụ ha ndị nwoke.+ Hanwa, bụ́ ụmụ* dị nsọ,+ na ndị ala a agwakọtala onwe ha.+ Ndị bu omume ọjọọ a n’isi bụ ndị isi na ndị osote onye na-achị achị.”