Nehemaya 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E dere na ya, sị: “A nụla ya ná mba niile, Gishem+ na-ekwukwa ya, na gị na ndị Juu na-akpa nkata inupụ isi.+ Ọ bụ ya mere i ji na-arụ mgbidi ahụ. Ihe a niile a na-ekwu gosiri na ị chọrọ ịbụrụ ha eze.
6 E dere na ya, sị: “A nụla ya ná mba niile, Gishem+ na-ekwukwa ya, na gị na ndị Juu na-akpa nkata inupụ isi.+ Ọ bụ ya mere i ji na-arụ mgbidi ahụ. Ihe a niile a na-ekwu gosiri na ị chọrọ ịbụrụ ha eze.