Esta 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nwere otu nwoke onye Juu nọ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Aha ya bụ Mọdekaị.+ Ọ bụ nwa Jeya nwa Shimiaị nwa Kish, onye ebo Benjamin.+ Esta 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ ya na-elekọta Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nne ma nna. Nwa agbọghọ a mara mma, bụrụkwa asampete. Ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ, Mọdekaị kpọọrọ ya na-azụ ya ka nwa ya nwaanyị.
5 E nwere otu nwoke onye Juu nọ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Aha ya bụ Mọdekaị.+ Ọ bụ nwa Jeya nwa Shimiaị nwa Kish, onye ebo Benjamin.+
7 Ọ bụ ya na-elekọta Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nne ma nna. Nwa agbọghọ a mara mma, bụrụkwa asampete. Ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ, Mọdekaị kpọọrọ ya na-azụ ya ka nwa ya nwaanyị.