Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e dee n’akwụkwọ na a ga-ala ha n’iyi. M ga-enye ndị na-ahụ maka akụnụba eze puku talent* ọlaọcha iri (10,000), ka ha tinye ya n’ebe eze na-edebe akụ̀.”*

  • Esta 7:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’ihi na e reela anyị,+ mụ na ndị m, ka a laa anyị n’iyi, gbuo anyị ma bibie anyị.+ A sị na e rere anyị ka anyị ghọọ ụmụ nwoke na-agba ohu na ụmụ nwaanyị na-agba ohu, m gaara agbachi nkịtị. Ma ọdachi a agaghị abara eze uru, kama, ọ ga-emebiri ya ihe.”

  • Esta 9:24, 25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ onye iro ndị Juu niile, kpara nkata ibibi ndị Juu.+ O fekwara Pua,+ ya bụ, Nza, iji mee ka ụjọ jide ha nakwa iji bibie ha. 25 Ma mgbe Esta gakwuuru eze, eze nyere iwu, e deekwa ya edee,+ sị: “Ka nkata ọjọọ a ọ kpaara ndị Juu+ kpudo ya.” Ha kwụwakwara ya na ụmụ ya n’elu osisi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya