Esta 6:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Heman wee sị eze: “Ihe a ga-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù bụ: 8 Ka a chịta uwe eze na-eyi,+ kpụtakwa ịnyịnya eze na-agba, nke e kere ákwà isi pụrụ iche n’isi ya.
7 Heman wee sị eze: “Ihe a ga-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù bụ: 8 Ka a chịta uwe eze na-eyi,+ kpụtakwa ịnyịnya eze na-agba, nke e kere ákwà isi pụrụ iche n’isi ya.