Esta 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-eme ka ihe ahụ e dere n’akwụkwọ ahụ bụrụ iwu n’ógbè* niile. A ga-akpọsara ya ndị niile, ka ndị Juu jikere n’ụbọchị ahụ ịlụso ndị iro ha agha.+ Abụ Ọma 149:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ha jiri ọnụ ha na-abụku Chineke abụ otuto,Ka ha jidekwa mma agha nwere ihu abụọ n’aka, 7 Ka ha wee bọọ ọbọ n’isi mba dị iche icheMa taa mba dị iche iche ahụhụ,
13 A ga-eme ka ihe ahụ e dere n’akwụkwọ ahụ bụrụ iwu n’ógbè* niile. A ga-akpọsara ya ndị niile, ka ndị Juu jikere n’ụbọchị ahụ ịlụso ndị iro ha agha.+
6 Ka ha jiri ọnụ ha na-abụku Chineke abụ otuto,Ka ha jidekwa mma agha nwere ihu abụọ n’aka, 7 Ka ha wee bọọ ọbọ n’isi mba dị iche icheMa taa mba dị iche iche ahụhụ,