-
Abụ Ọma 124:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “A sị na ọ bụghị na Jehova nọnyeere anyị+
Mgbe ndị mmadụ lụsoro anyị ọgụ,+
-
Abụ Ọma 124:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ka e too Jehova
N’ihi na o nyefeghị anyị n’aka ha ka ha jiri ezé tagbuo anyị ka anụ oriri.
-
-
-