Esta 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O dere akwụkwọ ozi ahụ n’aha Eze Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara+ wee si n’aka ndị na-eji ịnyịnya eje ozi zipụ ya. Ịnyịnya ha ji gaa bụ ndị e ji ejere eze ozi. Ha na-awụkwa ajọ ọsọ.
10 O dere akwụkwọ ozi ahụ n’aha Eze Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara+ wee si n’aka ndị na-eji ịnyịnya eje ozi zipụ ya. Ịnyịnya ha ji gaa bụ ndị e ji ejere eze ozi. Ha na-awụkwa ajọ ọsọ.