Esta 9:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mọdekaị+ dere ihe ndị a n’akwụkwọ ma zigara ha ndị Juu niile nọ n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị, ma ebe ndị dị nso ma ebe ndị dị anya. 21 Ọ gwara ha ka ha na-echeta abalị iri na anọ na abalị iri na ise n’ọnwa Eda n’afọ ọ bụla,
20 Mọdekaị+ dere ihe ndị a n’akwụkwọ ma zigara ha ndị Juu niile nọ n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị, ma ebe ndị dị nso ma ebe ndị dị anya. 21 Ọ gwara ha ka ha na-echeta abalị iri na anọ na abalị iri na ise n’ọnwa Eda n’afọ ọ bụla,