16 “Gaa kpọkọta ndị Juu niile nọ na Shushan, buokwaranụ m ọnụ.+ Unu erikwala ihe ma ọ bụ ṅụọ mmanya ụbọchị atọ,+ ehihie na abalị. Mụ na ụmụ agbọghọ na-ejere m ozi ga-ebukwa ọnụ. M ga-agakwuru eze n’agbanyeghị na ọ bụ ịda iwu. Ọ bụrụ na m ga-anwụ, ka m nwụọ.”