Esta 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ihe a mechara, Eze Ahazuirọs buliri Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ n’ọkwá, meekwa ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ibe ya.+ Esta 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Eze wee gbapụta mgbaaka o ji aka ihe akara,+ nye ya Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag,+ onye iro ndị Juu.
3 Mgbe ihe a mechara, Eze Ahazuirọs buliri Heman+ nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ n’ọkwá, meekwa ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ibe ya.+
10 Eze wee gbapụta mgbaaka o ji aka ihe akara,+ nye ya Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag,+ onye iro ndị Juu.