Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 3:2-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ndị niile na-ejere eze ozi, bụ́ ndị na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze, na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị anaghị ekwe ehulatara ya, ọ naghịkwa akpọrọ ya isiala. 3 Ndị na-ejere eze ozi, bụ́ ndị na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze, wee sị Mọdekaị: “Gịnị mere i ji na-ada iwu eze?” 4 Ha na-agwa ya ihe a kwa ụbọchị. Ma ọ naghị ege ha ntị. Ha gwaziri ya Heman ka ha mara ma ọ̀ ga-agbachi Mọdekaị nkịtị ka ọ na-eme ihe a ọ na-eme,+ n’ihi na Mọdekaị agwala ha na ya bụ onye Juu.+

      5 Mgbe Heman hụrụ na Mọdekaị anaghị ehulatara ya, nakwa na ọ naghị akpọrọ ya isiala, iwe juru ya obi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya