14 Ziresh nwunye ya na ndị enyi ya niile wee sị ya: “Gwunye otu osisi n’ala. Ogo ya ga-adị kubit iri ise. O ruzie n’ụtụtụ, gwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’elu ya.+ E mechaa, jirizie ọṅụ soro eze gawa oriri ahụ.” Ihe a ha kwuru dị Heman mma, ya ekwuo ka e gwunye osisi ahụ n’ala.