-
Esta 3:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ndị niile na-ejere eze ozi, bụ́ ndị na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze, na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị anaghị ekwe ehulatara ya, ọ naghịkwa akpọrọ ya isiala.
-