Job 15:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-agwa gị ya. Gee m ntị. M ga-akọ ihe m hụrụ,18 Ihe ndị ma ihe kọrọ,+Ihe ndị nna ha kọọrọ ha, nke ha na-ezochighị ezochi.
17 M ga-agwa gị ya. Gee m ntị. M ga-akọ ihe m hụrụ,18 Ihe ndị ma ihe kọrọ,+Ihe ndị nna ha kọọrọ ha, nke ha na-ezochighị ezochi.