Job 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Mmadụ ò kwesịrị ikwu na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-eme ihe ọjọọ ma sesawa ya okwu?+ Ka onye chọrọ ịbara Chineke mba zaa ajụjụ a.”+ Ndị Rom 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, gị mmadụ, ònye ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-agwa onye kpụrụ ya, sị: “Gịnị mere i ji kpụọ m otú a?”+
2 “Mmadụ ò kwesịrị ikwu na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-eme ihe ọjọọ ma sesawa ya okwu?+ Ka onye chọrọ ịbara Chineke mba zaa ajụjụ a.”+
20 Ma, gị mmadụ, ònye ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-agwa onye kpụrụ ya, sị: “Gịnị mere i ji kpụọ m otú a?”+