Job 36:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, Chineke dị ike,+ ọ naghịkwa ajụ onye ọ bụla. Ọ na-aghọta ihe nke ọma. Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+ I ji amamihe rụọ ha niile.+ Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa. Aịzaya 40:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+ Daniel 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Daniel sịrị: “Ka e too aha Chineke ruo mgbe ebighị ebi,*N’ihi na ọ bụ naanị ya na-enye amamihe na ike.+
26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+
20 Daniel sịrị: “Ka e too aha Chineke ruo mgbe ebighị ebi,*N’ihi na ọ bụ naanị ya na-enye amamihe na ike.+