5 N’oge ahụ, ihe dị elu ga na-atụ gị egwu, ihe na-emenye ụjọ adịrịkwa n’okporo ámá. Osisi almọnd ga-ama ifuru,+ ụkpara adọkpụrụ onwe ya na-aga, mkpụrụ osisi kepa agbawaakwa, n’ihi na mmadụ na-aga n’ụlọ ya nke ọ ga-ebite aka,+ ndị na-eru uju ana-agagharịkwa n’okporo ámá;+