Job 25:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọnwa anaghịdị etisi ike n’anya ya,Kpakpando adịghịkwa ọcha n’anya ya, 6 Ma ya fọdụzie mmadụ efu bụ́ ikpuru Nakwa nwa nke mmadụ bụ́ idide.” Job 42:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Jehova gwachara Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị: “M na-ewesa gị na ndị enyi gị abụọ ezigbo iwe+ maka na unu ekwughị eziokwu banyere m+ otú ohu m Job kwuru.
5 Ọnwa anaghịdị etisi ike n’anya ya,Kpakpando adịghịkwa ọcha n’anya ya, 6 Ma ya fọdụzie mmadụ efu bụ́ ikpuru Nakwa nwa nke mmadụ bụ́ idide.”
7 Mgbe Jehova gwachara Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị: “M na-ewesa gị na ndị enyi gị abụọ ezigbo iwe+ maka na unu ekwughị eziokwu banyere m+ otú ohu m Job kwuru.