Abụ Ọma 88:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịla m,*+M nọzi n’ọnụ ili.*+ 4 A gụnyela m ná ndị na-agbada n’olulu.*+ Adịzi m ka onye na-enweghị onye na-enyere ya aka,*+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”
3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịla m,*+M nọzi n’ọnụ ili.*+ 4 A gụnyela m ná ndị na-agbada n’olulu.*+ Adịzi m ka onye na-enweghị onye na-enyere ya aka,*+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”
10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”