Abụ Ọma 35:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke na-akparị m ma na-achị m ọchị.* Ha na-ata ikikere ezé n’ihi iwe ha na-ewesa m.+ Ndị Hibru 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 A nwakwara ndị ọzọ mgbe e ji ha mee ihe ọchị ma pịa ha ihe. N’eziokwu, e mere ha nke ka njọ. E kere ha agbụ,+ tụọkwa ha mkpọrọ.+
16 Ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke na-akparị m ma na-achị m ọchị.* Ha na-ata ikikere ezé n’ihi iwe ha na-ewesa m.+
36 A nwakwara ndị ọzọ mgbe e ji ha mee ihe ọchị ma pịa ha ihe. N’eziokwu, e mere ha nke ka njọ. E kere ha agbụ,+ tụọkwa ha mkpọrọ.+