Job 30:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ugbu a, ha na-akwadị m emo ma ha gụwa egwú.+ Abụzi m onye ha ji eme ihe ọchị.*+ 10 Ha kpọrọ m asị, ha anaghịkwa abịa m nso.+ Ha anaghị atụ ụjọ ịgbụ m asọ mmiri n’ihu.+
9 Ma ugbu a, ha na-akwadị m emo ma ha gụwa egwú.+ Abụzi m onye ha ji eme ihe ọchị.*+ 10 Ha kpọrọ m asị, ha anaghịkwa abịa m nso.+ Ha anaghị atụ ụjọ ịgbụ m asọ mmiri n’ihu.+